Ndị Ikpe 21:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ụmụ nwoke ebo Benjamin mere otú ahụ. Onye ọ bụla n’ime ha si n’ụmụ nwaanyị ndị nọ na-agba egwú nwụde onye ọ ga-alụ. Mgbe e mechara, ha laghachiri n’ala ha ketara, rụghachi obodo ndị dị na ya+ ma biri n’obodo ndị ahụ.
23 Ụmụ nwoke ebo Benjamin mere otú ahụ. Onye ọ bụla n’ime ha si n’ụmụ nwaanyị ndị nọ na-agba egwú nwụde onye ọ ga-alụ. Mgbe e mechara, ha laghachiri n’ala ha ketara, rụghachi obodo ndị dị na ya+ ma biri n’obodo ndị ahụ.