Ndị Ikpe 21:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ụmụ Benjamin wee mee nnọọ otú ahụ, ha wee buru ụmụ nwaanyị ole ha dị,+ n’etiti ndị inyom na-ete egwú,+ bụ́ ndị ha buuru n’ike; e mesịa, ha laghachiri n’ihe nketa ha ma wuo obodo dị iche iche+ wee biri n’ime ha.
23 Ụmụ Benjamin wee mee nnọọ otú ahụ, ha wee buru ụmụ nwaanyị ole ha dị,+ n’etiti ndị inyom na-ete egwú,+ bụ́ ndị ha buuru n’ike; e mesịa, ha laghachiri n’ihe nketa ha ma wuo obodo dị iche iche+ wee biri n’ime ha.