Rut 2:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 E nwere onye ikwu di Naomi bara ezigbo ọgaranya. Aha ya bụ Boaz.+ Ya na Elimelek si n’otu ezinụlọ.