Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Rut 2:20
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 20 Naomi wee sị nwunye nwa ya: “Ka Jehova, onye na-akwụsịtụbeghị ịhụ ndị dị ndụ na ndị nwụrụ anwụ n’anya,* gọzie ya.”+ Naomi sịkwara ya: “Nwoke ahụ bụ onye ikwu anyị.+ Ọ bụ otu n’ime ndị ga-agbara ihe anyị.”*+

  • Rut 4:21, 22
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 21 Salmọn amụọ Boaz; Boaz amụọ Obed; 22 Obed amụọ Jesi;+ Jesi amụọ Devid.+

  • Matiu 1:5
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  5 Salmọn mụrụ Boaz, onye Rehab mụụrụ ya.+

      Boaz mụrụ Obed, onye Rut mụụrụ ya.+

      Obed mụrụ Jesi.+

  • Luk 3:23
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 23 Jizọs+ dị ihe dị ka afọ iri atọ+ mgbe o bidoro ozi ya. Dị ka ndị mmadụ chere, ọ bụ

      nwa Josef,+

      nwa Hilaị,

  • Luk 3:32
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 32 nwa Jesi,+

      nwa Obed,+

      nwa Boaz,+

      nwa Salmọn,+

      nwa Nashọn,+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya