1 Samuel 2:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Jehova chetakwara Hana, ya amụọ ụmụ+ nwoke atọ ọzọ na ụmụ nwaanyị abụọ. Samuel nọkwa na-eto, ihe ya ana-amasị Jehova.+ 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:21 Ṅomie, p. 63 Ụlọ Nche,10/1/2010, p. 16
21 Jehova chetakwara Hana, ya amụọ ụmụ+ nwoke atọ ọzọ na ụmụ nwaanyị abụọ. Samuel nọkwa na-eto, ihe ya ana-amasị Jehova.+