-
1 Samuel 5:5Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 Ọ bụ ya mere na ruo taa, ndị nchụàjà Degọn na ndị niile na-abanye n’ụlọ Degọn anaghị azọ ụkwụ n’ọnụ ụzọ ụlọ Degọn nke dị n’Ashdọd.
-