-
1 Samuel 5:5Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
5 Ọ bụ ya mere na ndị nchụàjà Degọn na ndị niile na-abanye n’ụlọ Degọn adịghị azọ ụkwụ n’ụzọ mbata ụlọ Degọn nke dị n’Ashdọd ruo taa.
-