1 Samuel 5:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Jehova wee tawa ndị Ashdọd ahụhụ, mesiekwa ha ike. O mere ka ọkpụ ikè nyewe ndị bi n’Ashdọd nakwa ndị bi n’obodo ndị dị ya nso nsogbu.+
6 Jehova wee tawa ndị Ashdọd ahụhụ, mesiekwa ha ike. O mere ka ọkpụ ikè nyewe ndị bi n’Ashdọd nakwa ndị bi n’obodo ndị dị ya nso nsogbu.+