1 Samuel 16:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ma Samuel sịrị: “Olee otú m ga-esi gaa? Ọ bụrụ na Sọl anụ ya, ọ ga-egbu m.”+ Jehova asị ya: “Kpụrụ otu ehi gawa. Ị garuo, gị asị, ‘Abịara m ịchụrụ Jehova àjà.’
2 Ma Samuel sịrị: “Olee otú m ga-esi gaa? Ọ bụrụ na Sọl anụ ya, ọ ga-egbu m.”+ Jehova asị ya: “Kpụrụ otu ehi gawa. Ị garuo, gị asị, ‘Abịara m ịchụrụ Jehova àjà.’