1 Samuel 17:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ndị Filistia+ wee kpọkọta ndị agha ha maka agha. Ha zukọtara na Soko,+ nke dị na Juda, maa ụlọikwuu ha n’Ifes-damim,+ n’agbata Soko na Azika.+
17 Ndị Filistia+ wee kpọkọta ndị agha ha maka agha. Ha zukọtara na Soko,+ nke dị na Juda, maa ụlọikwuu ha n’Ifes-damim,+ n’agbata Soko na Azika.+