1 Samuel 17:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 O yi ihe e ji ekpuchi ụkwụ n’ụkwụ ya. E jikwa ọla kọpa mee ya. Árọ̀+ e ji ọla kọpa kpụọ dịkwa n’azụ ya, n’agbata ubu ya abụọ.
6 O yi ihe e ji ekpuchi ụkwụ n’ụkwụ ya. E jikwa ọla kọpa mee ya. Árọ̀+ e ji ọla kọpa kpụọ dịkwa n’azụ ya, n’agbata ubu ya abụọ.