-
1 Samuel 17:28Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
28 Mgbe Elayab bụ́ ọkpara+ nne ya nụrụ ka ọ na-agwa ndị ahụ okwu, o wesara ya iwe, sị ya: “Ị̀ bịara gịnị ebe a? Ònye ka ị hapụụrụ atụrụ ole na ole ahụ n’ala ịkpa?+ Ama m na ị na-achọkarị ime ihe a na-enyeghị gị ikike ime, nakwa na ihe juru gị n’obi bụ ihe ọjọọ. Amakwa m na ihe mere i ji bịa bụ ka ị hụ otú agha a si aga.”
-