1 Samuel 25:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 E nwere otu nwoke na Meyọn,+ onye na-arụ ọrụ n’obodo a na-akpọ Kamel.*+ Nwoke a bara ezigbo ọgaranya. O nwere puku atụrụ atọ (3,000) na otu puku (1,000) ewu. Ọ nọkwa na Kamel na-akpacha ajị atụrụ ya. 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 25:2 Ṅomie, p. 78 Ụlọ Nche,7/1/2009, p. 19
2 E nwere otu nwoke na Meyọn,+ onye na-arụ ọrụ n’obodo a na-akpọ Kamel.*+ Nwoke a bara ezigbo ọgaranya. O nwere puku atụrụ atọ (3,000) na otu puku (1,000) ewu. Ọ nọkwa na Kamel na-akpacha ajị atụrụ ya.