1 Samuel 27:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ya lọta, Ekish asị ya: “Olee ebe unu gara agha taa?” Devid asị ya: “Ọ bụ na ndịda Juda”+ ma ọ bụ ya asị, “N’ebe ndịda nke ndị Jeramiel”+ ma ọ bụkwanụ ya asị, “N’ebe ndịda nke ndị Kenaịt.”+
10 Ya lọta, Ekish asị ya: “Olee ebe unu gara agha taa?” Devid asị ya: “Ọ bụ na ndịda Juda”+ ma ọ bụ ya asị, “N’ebe ndịda nke ndị Jeramiel”+ ma ọ bụkwanụ ya asị, “N’ebe ndịda nke ndị Kenaịt.”+