1 Samuel 29:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ekish wee sị Devid: “Ị bụ ezigbo mmadụ n’anya m. Ị dịkwa ka mmụọ ozi Chineke.+ Ma ndị isi ndị Filistia sịrị m, ‘Ekwela ka o soro anyị gaa agha.’
9 Ekish wee sị Devid: “Ị bụ ezigbo mmadụ n’anya m. Ị dịkwa ka mmụọ ozi Chineke.+ Ma ndị isi ndị Filistia sịrị m, ‘Ekwela ka o soro anyị gaa agha.’