1 Samuel 29:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ekish wee zaa Devid, sị: “Amaara m nke ọma na ị bụ ezigbo mmadụ n’anya m, dị ka mmụọ ozi Chineke.+ Ọ bụ naanị na ndị isi ndị Filistia asịwo, ‘Ya esola anyị aga agha.’
9 Ekish wee zaa Devid, sị: “Amaara m nke ọma na ị bụ ezigbo mmadụ n’anya m, dị ka mmụọ ozi Chineke.+ Ọ bụ naanị na ndị isi ndị Filistia asịwo, ‘Ya esola anyị aga agha.’