1 Samuel 30:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Devid mechara gakwuru narị ụmụ nwoke abụọ (200) ahụ kwụsịrị iso ya maka na ezigbo ike gwụrụ ha, nke mere ka ha nọdụ n’akụkụ Ndagwurugwu Bisọ.+ Ha pụtara izute Devid na ndị ya na ha so. Mgbe Devid ruru ebe ha nọ, ọ jụrụ ha otú ha mere.
21 Devid mechara gakwuru narị ụmụ nwoke abụọ (200) ahụ kwụsịrị iso ya maka na ezigbo ike gwụrụ ha, nke mere ka ha nọdụ n’akụkụ Ndagwurugwu Bisọ.+ Ha pụtara izute Devid na ndị ya na ha so. Mgbe Devid ruru ebe ha nọ, ọ jụrụ ha otú ha mere.