21 E mesịa, Devid bịakwutere narị ndị ikom abụọ+ ahụ ike gwụrụ nke ukwuu nke na ha esoghị Devid gaa, bụ́ ndị ha mere ka ha nọdụ ala n’akụkụ iyi ndagwurugwu Bisọ; ha wee pụta izute Devid na ndị ya na ha so. Mgbe Devid bịakwutere ha, ọ malitere ịjụ ha otú ha mere.