-
1 Samuel 30:22Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
22 Ma, ndị ọjọọ niile, ndị na-abaghị uru ọ bụla n’ime ndị ha na Devid so, sịrị: “Ebe ọ bụ na ha kwụsịrị iso anyị, anyị agaghị enye ha ihe ọ bụla n’ihe anyị napụtara ndị ahụ, ma e wezụga ịkpọnye onye nke ọ bụla nwunye ya na ụmụ ya, ka ha kpọrọ lawa.”
-