2 Samuel 3:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ugbu a bụ oge ichi ya eze, n’ihi na Jehova sịrị ya: ‘M ga-esi n’aka Devid ohu m+ napụta ndị m bụ́ Izrel n’aka ndị Filistia nakwa n’aka ndị iro ha niile.’”
18 Ugbu a bụ oge ichi ya eze, n’ihi na Jehova sịrị ya: ‘M ga-esi n’aka Devid ohu m+ napụta ndị m bụ́ Izrel n’aka ndị Filistia nakwa n’aka ndị iro ha niile.’”