2 Samuel 3:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ugbu a, meenụ ihe, n’ihi na Jehova sịrị Devid, ‘M ga-esite n’aka ohu m Devid+ zọpụta ndị m bụ́ Izrel n’aka ndị Filistia nakwa n’aka ndị iro ha niile.’”
18 Ugbu a, meenụ ihe, n’ihi na Jehova sịrị Devid, ‘M ga-esite n’aka ohu m Devid+ zọpụta ndị m bụ́ Izrel n’aka ndị Filistia nakwa n’aka ndị iro ha niile.’”