2 Samuel 3:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Mgbe Joab+ na ndị agha niile ya na ha so lọtara, a kọọrọ ya, sị: “Abna+ nwa Nee+ bịakwutere eze, ya na ya anọchaa, eze agwa ya ka ọ lawa, ya alawa n’udo.”
23 Mgbe Joab+ na ndị agha niile ya na ha so lọtara, a kọọrọ ya, sị: “Abna+ nwa Nee+ bịakwutere eze, ya na ya anọchaa, eze agwa ya ka ọ lawa, ya alawa n’udo.”