2 Samuel 3:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Joab+ na ndị agha niile ya na ha so lọtara, e wee kọọrọ Joab, sị: “Abna+ nwa Nee+ bịakwutere eze, o wee hapụ ya ka ọ lawa, ọ lawala n’udo.”
23 Joab+ na ndị agha niile ya na ha so lọtara, e wee kọọrọ Joab, sị: “Abna+ nwa Nee+ bịakwutere eze, o wee hapụ ya ka ọ lawa, ọ lawala n’udo.”