1 Samuel 14:50 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 50 Aha nwunye Sọl bụ Ahinoam, ada Ahimaz, aha onyeisi ndị agha ya bụkwa Abna+ nwa Nee, nwanne nna Sọl. 1 Samuel 20:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Eze nọ ọdụ n’oche ya dị ka n’oge ndị ọzọ, n’oche dị n’akụkụ ahụ́ ụlọ; Jọnatan chekwara ya ihu, Abna+ nọ ọdụ n’akụkụ Sọl, ma oche Devid tọgbọ nkịtị. 2 Samuel 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma Abna+ nwa Nee, bụ́ onyeisi ndị agha Sọl, kpọọrọ Ish-boshet+ nwa Sọl wee kpọfee ya Mahaneyim,+ 2 Samuel 2:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Abna wee gwa Asahel ọzọ, sị: “Kwụsị ịchụ m. Ị̀ chọrọ ka m gbuo gị?+ Oleezi ihu m ga-eji zute Joab nwanne gị?”
50 Aha nwunye Sọl bụ Ahinoam, ada Ahimaz, aha onyeisi ndị agha ya bụkwa Abna+ nwa Nee, nwanne nna Sọl.
25 Eze nọ ọdụ n’oche ya dị ka n’oge ndị ọzọ, n’oche dị n’akụkụ ahụ́ ụlọ; Jọnatan chekwara ya ihu, Abna+ nọ ọdụ n’akụkụ Sọl, ma oche Devid tọgbọ nkịtị.
22 Abna wee gwa Asahel ọzọ, sị: “Kwụsị ịchụ m. Ị̀ chọrọ ka m gbuo gị?+ Oleezi ihu m ga-eji zute Joab nwanne gị?”