2 Samuel 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Sọl nwere iko nwaanyị aha ya bụ Rizpa,+ ada Eya.+ E mesịa, Ish-boshet+ sịrị Abna: “Gịnị mere i ji dinaa iko+ nna m?” 2 Samuel 4:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ụmụ Rimọn onye Bierọt, bụ́ Rikab na Beana, wee gawa n’ụlọ Ish-boshet+ ma rute n’ebe ahụ n’ihe dị ka n’etiti ehihie, ka ọ nọ na-ehi ụra ehihie. 2 Samuel 4:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Devid wee nye ụmụ okorobịa ya iwu, ha wee gbuo ha,+ gbupụkwa ha aka na ụkwụ ma kwụwa+ ha n’osisi n’akụkụ ọdọ mmiri nke dị na Hibrọn; ha wee buru isi Ish-boshet lie na Hibrọn+ n’ebe e liri Abna.
7 Sọl nwere iko nwaanyị aha ya bụ Rizpa,+ ada Eya.+ E mesịa, Ish-boshet+ sịrị Abna: “Gịnị mere i ji dinaa iko+ nna m?”
5 Ụmụ Rimọn onye Bierọt, bụ́ Rikab na Beana, wee gawa n’ụlọ Ish-boshet+ ma rute n’ebe ahụ n’ihe dị ka n’etiti ehihie, ka ọ nọ na-ehi ụra ehihie.
12 Devid wee nye ụmụ okorobịa ya iwu, ha wee gbuo ha,+ gbupụkwa ha aka na ụkwụ ma kwụwa+ ha n’osisi n’akụkụ ọdọ mmiri nke dị na Hibrọn; ha wee buru isi Ish-boshet lie na Hibrọn+ n’ebe e liri Abna.