Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Samuel 14:50
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 50 Aha nwunye Sọl bụ Ahinoam, ada Ahimaz, aha onyeisi ndị agha ya bụkwa Abna+ nwa Nee, nwanne nna Sọl.

  • 1 Samuel 17:55
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 55 Ozugbo Sọl hụrụ Devid ka ọ na-aga ibuso onye Filistia ahụ agha, ọ jụrụ Abna+ onyeisi ndị agha, sị: “Abna, nwa ònye+ ka nwa okoro+ a bụ?” Abna wee zaa, sị: “Dị nnọọ ka mkpụrụ obi gị dị ndụ, eze, amaghị m ma ọlị!”

  • 1 Samuel 26:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 Mgbe e mesịrị, Devid biliri gaa n’ebe Sọl mara ụlọikwuu ya, Devid wee hụ ebe Sọl dina, tinyere Abna+ nwa Nee onyeisi ndị agha ya; Sọl dina n’ime ụlọikwuu,+ ndị agha ya makwara ụlọikwuu gburugburu ya.

  • 2 Samuel 4:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 Mgbe nwa+ Sọl nụrụ na Abna anwụwo na Hibrọn,+ o nwere nkụda aka,+ ụmụ Izrel niile makwara jijiji.

  • 1 Ndị Eze 2:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 “Gị onwe gị makwaara nke ọma ihe Joab nwa Zeruya mere m+ n’ihe banyere ihe o mere ndị isi abụọ nke ndị agha Izrel, bụ́ Abna+ nwa Nee na Amesa+ nwa Jita,+ mgbe o gburu ha wee kwafuo ọbara+ agha n’oge udo ma tee ọbara agha n’ájị̀ ya nke o kere gburugburu úkwù ya nakwa n’akpụkpọ ụkwụ ya nke o yi n’ụkwụ.

  • 1 Ihe E Mere 26:28
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 28 Ha na-elekọtakwa ihe niile Samuel bụ́ onye ọhụ ụzọ+ na Sọl nwa Kish na Abna+ nwa Nee na Joab+ nwa Zeruya+ doro nsọ. Shelomit na ụmụnne ya na-ahụ maka ihe onye ọ bụla doro nsọ.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya