33 “‘Unu emerụla ala unu bi; n’ihi na ọ bụ ọbara na-emerụ ala,+ ọ dịghịkwa ihe e ji ekpuchiri ala mmehie maka ọbara a wụfuru na ya, ma e wezụga ọbara nke onye wụfuru ọbara.+
31 Eze wee zaa ya, sị: “Mee nnọọ dị ka o kwuru, wakpo ya; ị ga-elikwa ya wee mee ka ikpe ọbara+ Joab wụfuru n’ụzọ na-ekwesịghị ekwesị+ ghara ịma mụ na ụlọ nna m.