21 ma ọ bụ, ọ bụrụ na o ji aka kụgbuo ya n’ihi na o buuru ya iro n’obi, a ghaghị igbu onye ahụ kụgburu ya. O gburu ọchụ. Onye ọbọ ọbara ga-egbu onye ahụ gburu ọchụ mgbe ọ bụla o nwetara ya.+
33 “‘Unu emerụla ala unu bi; n’ihi na ọ bụ ọbara na-emerụ ala,+ ọ dịghịkwa ihe e ji ekpuchiri ala mmehie maka ọbara a wụfuru na ya, ma e wezụga ọbara nke onye wụfuru ọbara.+