1 Ihe E Mere 26:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Shelomit na ụmụnne ya na-elekọtakwa ihe niile Samuel onye ọhụ ụzọ,+ Sọl nwa Kish, Abna+ nwa Nee, na Joab+ nwa Zeruya+ doro nsọ. Ọ bụ ha na-ahụ maka ihe onye ọ bụla doro nsọ.
28 Shelomit na ụmụnne ya na-elekọtakwa ihe niile Samuel onye ọhụ ụzọ,+ Sọl nwa Kish, Abna+ nwa Nee, na Joab+ nwa Zeruya+ doro nsọ. Ọ bụ ha na-ahụ maka ihe onye ọ bụla doro nsọ.