1 Ihe E Mere 26:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ha na-elekọtakwa ihe niile Samuel bụ́ onye ọhụ ụzọ+ na Sọl nwa Kish na Abna+ nwa Nee na Joab+ nwa Zeruya+ doro nsọ. Shelomit na ụmụnne ya na-ahụ maka ihe onye ọ bụla doro nsọ.
28 Ha na-elekọtakwa ihe niile Samuel bụ́ onye ọhụ ụzọ+ na Sọl nwa Kish na Abna+ nwa Nee na Joab+ nwa Zeruya+ doro nsọ. Shelomit na ụmụnne ya na-ahụ maka ihe onye ọ bụla doro nsọ.