2 Samuel 17:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 M ga-abịakwasịkwa ya mgbe ike gwụrụ ya na mgbe aka ya abụọ+ na-adịkwaghị ike, m ga-emekwa ka ọ maa jijiji; ndị niile ya na ha nọ ga-agba ọsọ, ọ bụkwa naanị eze ka m ga-egbu.+ Ezra 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ndị ala ahụ wee na-akụda ndị Juda aka,+ na-akụdakwa ha obi ka ha ghara iwu ụlọ ahụ,+ Aịzaya 13:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ bụ ya mere aka niile ga-eji kụda, obi ga-alọkwa mmadụ efu mmiri.+
2 M ga-abịakwasịkwa ya mgbe ike gwụrụ ya na mgbe aka ya abụọ+ na-adịkwaghị ike, m ga-emekwa ka ọ maa jijiji; ndị niile ya na ha nọ ga-agba ọsọ, ọ bụkwa naanị eze ka m ga-egbu.+