1 Samuel 14:50 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 50 Aha nwunye Sọl bụ Ahinoam, ada Ahimaz, aha onyeisi ndị agha ya bụkwa Abna+ nwa Nee, nwanne nna Sọl. 1 Samuel 17:55 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 55 Ozugbo Sọl hụrụ Devid ka ọ na-aga ibuso onye Filistia ahụ agha, ọ jụrụ Abna+ onyeisi ndị agha, sị: “Abna, nwa ònye+ ka nwa okoro+ a bụ?” Abna wee zaa, sị: “Dị nnọọ ka mkpụrụ obi gị dị ndụ, eze, amaghị m ma ọlị!”
50 Aha nwunye Sọl bụ Ahinoam, ada Ahimaz, aha onyeisi ndị agha ya bụkwa Abna+ nwa Nee, nwanne nna Sọl.
55 Ozugbo Sọl hụrụ Devid ka ọ na-aga ibuso onye Filistia ahụ agha, ọ jụrụ Abna+ onyeisi ndị agha, sị: “Abna, nwa ònye+ ka nwa okoro+ a bụ?” Abna wee zaa, sị: “Dị nnọọ ka mkpụrụ obi gị dị ndụ, eze, amaghị m ma ọlị!”