2 Samuel 3:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 E mechaa, mmadụ niile bịara mgbe chi na-ejibeghị, na-arịọ Devid ka o rie nri.* Ma Devid ṅụrụ iyi, sị: “Ka Chineke taa m ahụhụ, ka ọ tasiekwa m ahụhụ ike ma ọ bụrụ na mụ erie nri ma ọ bụ detụ ihe ọ bụla ọzọ ọnụ tupu anyanwụ adaa.”+
35 E mechaa, mmadụ niile bịara mgbe chi na-ejibeghị, na-arịọ Devid ka o rie nri.* Ma Devid ṅụrụ iyi, sị: “Ka Chineke taa m ahụhụ, ka ọ tasiekwa m ahụhụ ike ma ọ bụrụ na mụ erie nri ma ọ bụ detụ ihe ọ bụla ọzọ ọnụ tupu anyanwụ adaa.”+