2 Samuel 3:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 E mesịa, mmadụ niile bịara inye Devid nri+ iji gụgụọ ya obi n’otu ụbọchị ahụ, ma Devid ṅụrụ iyi, sị: “Ka Chineke mee m otú a,+ ka ọ tụkwasịkwa ihe na ya, ma ọ bụrụ na m detụ nri ma ọ bụ ihe ọ bụla ọnụ tupu anyanwụ adaa!”+
35 E mesịa, mmadụ niile bịara inye Devid nri+ iji gụgụọ ya obi n’otu ụbọchị ahụ, ma Devid ṅụrụ iyi, sị: “Ka Chineke mee m otú a,+ ka ọ tụkwasịkwa ihe na ya, ma ọ bụrụ na m detụ nri ma ọ bụ ihe ọ bụla ọnụ tupu anyanwụ adaa!”+