Jeremaya 16:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 A gaghịkwa enye ha ihe oriri iji kasie ha obi n’ihi uju ha na-eruru ndị nwụrụ anwụ;+ a gaghịkwa ebunye ha iko ngụgụ obi ka ha ṅụọ n’ihi nna ha nakwa n’ihi nne ha.+ Ezikiel 24:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Sụọ ude, ekwula okwu. Erukwarala ndị nwụrụ anwụ uju.+ Kee ákwà isi gị,+ yinyekwa akpụkpọ ụkwụ gị n’ụkwụ gị.+ Ekpuchikwala afụ ọnụ gị,*+ erikwala nri mmadụ nyere gị.”+
7 A gaghịkwa enye ha ihe oriri iji kasie ha obi n’ihi uju ha na-eruru ndị nwụrụ anwụ;+ a gaghịkwa ebunye ha iko ngụgụ obi ka ha ṅụọ n’ihi nna ha nakwa n’ihi nne ha.+
17 Sụọ ude, ekwula okwu. Erukwarala ndị nwụrụ anwụ uju.+ Kee ákwà isi gị,+ yinyekwa akpụkpọ ụkwụ gị n’ụkwụ gị.+ Ekpuchikwala afụ ọnụ gị,*+ erikwala nri mmadụ nyere gị.”+