Ndị Ikpe 20:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ụmụ Izrel niile,+ bụ́ ndị agha ahụ niile, wee gbagoruo Betel ma kwaa ákwá,+ nọrọkwa n’ebe ahụ n’ihu Jehova buo ọnụ+ n’ụbọchị ahụ ruo anyasị ma chụọ àjà nsure ọkụ,+ chụọkwa àjà udo+ n’ihu Jehova. 2 Samuel 1:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ha wee malite iti mkpu arịrị na ịkwa ákwá+ na ibu ọnụ+ ruo anyasị n’ihi Sọl nakwa n’ihi Jọnatan nwa ya nakwa n’ihi ndị Jehova nakwa n’ihi ụlọ Izrel,+ n’ihi na e jiriwo mma agha gbuo ha.
26 Ụmụ Izrel niile,+ bụ́ ndị agha ahụ niile, wee gbagoruo Betel ma kwaa ákwá,+ nọrọkwa n’ebe ahụ n’ihu Jehova buo ọnụ+ n’ụbọchị ahụ ruo anyasị ma chụọ àjà nsure ọkụ,+ chụọkwa àjà udo+ n’ihu Jehova.
12 Ha wee malite iti mkpu arịrị na ịkwa ákwá+ na ibu ọnụ+ ruo anyasị n’ihi Sọl nakwa n’ihi Jọnatan nwa ya nakwa n’ihi ndị Jehova nakwa n’ihi ụlọ Izrel,+ n’ihi na e jiriwo mma agha gbuo ha.