1 Samuel 31:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ndị Filistia nọ na-ebuso Izrel agha,+ ndị Izrel wee si n’ihu ndị Filistia gbaa ọsọ, e wee na-egbu ha,+ ha ana-ada n’Ugwu Gilboa.+ 2 Samuel 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Devid wee sị ya: “Olee otú ihe si gaa? Biko, kọọrọ m.” O wee sị: “Ndị Izrel esiwo n’ọgbọ agha gbaa ọsọ, ọtụtụ n’ime ha adawokwa nwụọ,+ ọbụna Sọl+ na Jọnatan+ nwa ya anwụwo.”
31 Ndị Filistia nọ na-ebuso Izrel agha,+ ndị Izrel wee si n’ihu ndị Filistia gbaa ọsọ, e wee na-egbu ha,+ ha ana-ada n’Ugwu Gilboa.+
4 Devid wee sị ya: “Olee otú ihe si gaa? Biko, kọọrọ m.” O wee sị: “Ndị Izrel esiwo n’ọgbọ agha gbaa ọsọ, ọtụtụ n’ime ha adawokwa nwụọ,+ ọbụna Sọl+ na Jọnatan+ nwa ya anwụwo.”