2 Samuel 4:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Mgbe ha banyere n’ụlọ ahụ, o dina n’àkwà* ya dị n’ime ime ụlọ ya, ha amagbuo ya, gbupụkwa ya isi. Ha bukwaara isi ya na-aga n’ụzọ e si aga Araba n’abalị ahụ niile.
7 Mgbe ha banyere n’ụlọ ahụ, o dina n’àkwà* ya dị n’ime ime ụlọ ya, ha amagbuo ya, gbupụkwa ya isi. Ha bukwaara isi ya na-aga n’ụzọ e si aga Araba n’abalị ahụ niile.