2 Samuel 4:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mgbe ha banyere n’ụlọ ahụ, o dina n’elu ihe ndina ya n’ụlọ ndina nke dị n’ime, ha wee magbuo ya.+ E mesịa, ha gbupụrụ ya isi+ ma buru isi ya na-aga n’okporo ụzọ e si aga Araba n’abalị ahụ dum.
7 Mgbe ha banyere n’ụlọ ahụ, o dina n’elu ihe ndina ya n’ụlọ ndina nke dị n’ime, ha wee magbuo ya.+ E mesịa, ha gbupụrụ ya isi+ ma buru isi ya na-aga n’okporo ụzọ e si aga Araba n’abalị ahụ dum.