25 Mgbe ha hapụrụ ya lawa (n’ihi na ha hapụrụ ya ọ dị ndụ ọnwụ ka mma),+ ndị na-ejere ya ozi gbaara ya izu+ n’ihi ọbara+ ụmụ Jehoyada+ onye nchụàjà; ha wee gbuo ya+ ka o dina n’ihe ndina ya. Ha wee lie ya n’Obodo Devid,+ ma ha elighị ya n’ebe a na-eli ndị eze.+