2 Ndị Eze 14:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 N’ikpeazụ, ha jikọtara aka gbaara ya izu+ na Jeruselem, o wee gbaga Lekish;+ ma ha zipụrụ ndị mmadụ ka ha chụrụ ya gaa Lekish. Ha wee gbuo ya n’ebe ahụ.+
19 N’ikpeazụ, ha jikọtara aka gbaara ya izu+ na Jeruselem, o wee gbaga Lekish;+ ma ha zipụrụ ndị mmadụ ka ha chụrụ ya gaa Lekish. Ha wee gbuo ya n’ebe ahụ.+