2 Ihe E Mere 25:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Malite n’oge Amazaya kwụsịrị iso Jehova, ha gbaara ya izu+ na Jeruselem. Ka oge na-aga, ọ gbagara Lekish;+ ma ha zipụrụ ndị mmadụ ka ha chụrụ ya gaa Lekish. Ha wee gbuo ya n’ebe ahụ.+
27 Malite n’oge Amazaya kwụsịrị iso Jehova, ha gbaara ya izu+ na Jeruselem. Ka oge na-aga, ọ gbagara Lekish;+ ma ha zipụrụ ndị mmadụ ka ha chụrụ ya gaa Lekish. Ha wee gbuo ya n’ebe ahụ.+