2 Ndị Eze 12:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Otú ọ dị, ndị na-ejere ya ozi+ biliri wee jikọta aka gbaa izu+ wee gbuo Jehoash n’ụlọ+ Milo,*+ n’ụzọ gbadara Sila. 2 Ndị Eze 15:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Shalọm nwa Jebesh wee gbaara ya izu+ ma gbuo+ ya n’Ibliam,+ o wee malite ịchị n’ọnọdụ ya. 2 Ndị Eze 21:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 N’ikpeazụ, ndị na-ejere Emọn ozi gbaara ya izu wee gbuo eze+ n’ụlọ ya.
20 Otú ọ dị, ndị na-ejere ya ozi+ biliri wee jikọta aka gbaa izu+ wee gbuo Jehoash n’ụlọ+ Milo,*+ n’ụzọ gbadara Sila.