2 Ndị Eze 12:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Otú ọ dị, ndị na-ejere ya ozi+ biliri wee jikọta aka gbaa izu+ wee gbuo Jehoash n’ụlọ+ Milo,*+ n’ụzọ gbadara Sila.
20 Otú ọ dị, ndị na-ejere ya ozi+ biliri wee jikọta aka gbaa izu+ wee gbuo Jehoash n’ụlọ+ Milo,*+ n’ụzọ gbadara Sila.