Jenesis 9:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 M ga-ajụkwa ajụjụ ọbara unu bụ́ mkpụrụ obi unu. M ga-ajụta ya n’aka ihe ọ bụla e kere eke dị ndụ; m ga-ajụtakwa mkpụrụ obi mmadụ+ n’aka mmadụ, n’aka onye ọ bụla nke bụ́ nwanne ya. 2 Ihe E Mere 24:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ikpeazụ, ha gbaara ya izu+ wee were nkume tụgbuo ya+ n’ogige ụlọ Jehova dị ka ihe eze nyere n’iwu si dị. Luk 11:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 malite n’ọbara Ebel+ ruo n’ọbara Zekaraya,+ bụ́ onye e gburu n’agbata ebe ịchụàjà na ụlọ ahụ.’+ Ee, ana m asị unu, a ga-ajụta ya n’aka ọgbọ a. Mkpughe 16:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 n’ihi na ha wụfuru ọbara nke ndị nsọ na nke ndị amụma,+ i nyewokwa ha ọbara+ ka ha ṅụọ. O kwesịrị ha.”+
5 M ga-ajụkwa ajụjụ ọbara unu bụ́ mkpụrụ obi unu. M ga-ajụta ya n’aka ihe ọ bụla e kere eke dị ndụ; m ga-ajụtakwa mkpụrụ obi mmadụ+ n’aka mmadụ, n’aka onye ọ bụla nke bụ́ nwanne ya.
21 N’ikpeazụ, ha gbaara ya izu+ wee were nkume tụgbuo ya+ n’ogige ụlọ Jehova dị ka ihe eze nyere n’iwu si dị.
51 malite n’ọbara Ebel+ ruo n’ọbara Zekaraya,+ bụ́ onye e gburu n’agbata ebe ịchụàjà na ụlọ ahụ.’+ Ee, ana m asị unu, a ga-ajụta ya n’aka ọgbọ a.
6 n’ihi na ha wụfuru ọbara nke ndị nsọ na nke ndị amụma,+ i nyewokwa ha ọbara+ ka ha ṅụọ. O kwesịrị ha.”+