2 Samuel 4:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Marazienụ ihe ga-eme mgbe ndị ajọ omume gara n’ụlọ onye ezi omume gbuo ya n’elu àkwà* ya. Ọ̀ bụ na mụ ekwesịghị ịta unu ahụhụ,+ kpochapụkwa unu n’ụwa, maka igbu ya?”*
11 Marazienụ ihe ga-eme mgbe ndị ajọ omume gara n’ụlọ onye ezi omume gbuo ya n’elu àkwà* ya. Ọ̀ bụ na mụ ekwesịghị ịta unu ahụhụ,+ kpochapụkwa unu n’ụwa, maka igbu ya?”*