-
2 Samuel 10:3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 ndị isi ndị Amọn gwara Henọn onyenwe ha, sị: “Ì chere na ihe mere Devid ji zite ndị ga-akasi gị obi bụ maka na ọ na-akwanyere nna gị ùgwù? Ihe mere o ji zite ha ọ́ bụghị ka ha nyopụta otú obodo a dị ma weghara ya?”
-