2 Samuel 10:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Otú ọ dị, ndị isi ụmụ Amọn gwara Henọn onyenwe ha, sị: “N’anya gị, ọ̀ bụ ùgwù ka Devid na-akwanyere nna gị, nke mere o ji zitere gị ndị nkasi obi? Ọ́ bụghị inyocha obodo a na iledo+ ya na ịkwatu ya mere Devid ji zitere gị ndị na-ejere ya ozi?”+
3 Otú ọ dị, ndị isi ụmụ Amọn gwara Henọn onyenwe ha, sị: “N’anya gị, ọ̀ bụ ùgwù ka Devid na-akwanyere nna gị, nke mere o ji zitere gị ndị nkasi obi? Ọ́ bụghị inyocha obodo a na iledo+ ya na ịkwatu ya mere Devid ji zitere gị ndị na-ejere ya ozi?”+