-
2 Samuel 13:2Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
2 Ihe a nọkwa na-enye Amnọn nsogbu n’obi nke na ọ dara ọrịa n’ihi Tema nwanne ya nwaanyị. O sikwaara Amnọn ike ime Tema ihe ọ bụla maka na ọ bụ nwa agbọghọ na-amaghị nwoke.
-