2 Samuel 13:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ nọkwa na-enye Amnọn nsogbu n’obi nke na ọ dara ọrịa+ n’ihi Tema nwanne ya nwaanyị, n’ihi na ọ bụ nwa agbọghọ na-amaghị nwoke, ọ bụkwa ihe siri ike n’anya+ Amnọn ime ya ihe ọ bụla.+
2 Ọ nọkwa na-enye Amnọn nsogbu n’obi nke na ọ dara ọrịa+ n’ihi Tema nwanne ya nwaanyị, n’ihi na ọ bụ nwa agbọghọ na-amaghị nwoke, ọ bụkwa ihe siri ike n’anya+ Amnọn ime ya ihe ọ bụla.+